Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 65:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Ha na-asị, ‘Nọọrọ onwe gị. Abịala m nso,

      N’ihi na adị m nsọ karịa gị.’*

      Ha na-akpasu m iwe mgbe niile.* Ha dịkwa ka ọkụ na-ere malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.

  • Matiu 6:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 “Lezienụ anya ka unu ghara ịna-eme ezi omume unu n’ihu ndị mmadụ ka ha wee hụ unu,+ ma ọ́ bụghị ya, unu agaghị enweta ụgwọ ọrụ n’aka Nna unu nke nọ n’eluigwe.

  • Ndị Rom 10:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’ihi na ebe ọ bụ na ha amaghị ihe bụ́ ezi omume n’anya Chineke,+ kama ha nọ na-achọ iji aka ha egosi na ha bụ ndị ezi omume,+ ha emeghị ihe bụ́ ezi omume n’anya Chineke.+

  • Ndị Rom 14:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ma gịnị mere i ji ekpe nwanna gị ikpe?+ Ma ọ bụ, gịnị mere i jikwa eleda nwanna gị anya? N’ihi na anyị niile ga-eguzo n’ihu oche ikpe Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya