Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+ Aịzaya 57:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Udo agaghị adịrị ndị ajọ omume.”+ Ọ bụ Chineke m kwuru ihe a.
10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+