Job 28:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma olee ebe a ga-achọta amamihe?+ Oleekwa ebe e si enweta nghọta?+ Ekliziastis 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ihe ndị merela ekweghị anyị nghọta, ha dịkwa nnọọ omimi. Ònye ga-aghọtali ha?+ Ekliziastis 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otú ahụ ị na-amaghị otú ume ndụ* si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ nwa e bu n’afọ,+ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, onye na-eme ihe niile, na-arụ.+
5 Otú ahụ ị na-amaghị otú ume ndụ* si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ nwa e bu n’afọ,+ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, onye na-eme ihe niile, na-arụ.+