Ekliziastis 8:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M sịrị: “Debe iwu eze+ n’ihi iyi ị ṅụrụ n’ihu Chineke.+ 3 Emela ọsọ ọsọ ka i si n’ihu ya pụọ.+ Etinyela aka n’ihe ọjọọ;+ n’ihi na o nwere ike ime ihe ọ bụla masịrị ya,
2 M sịrị: “Debe iwu eze+ n’ihi iyi ị ṅụrụ n’ihu Chineke.+ 3 Emela ọsọ ọsọ ka i si n’ihu ya pụọ.+ Etinyela aka n’ihe ọjọọ;+ n’ihi na o nwere ike ime ihe ọ bụla masịrị ya,