11 Ma mgbe m chebaara ọrụ niile m rụrụ echiche, chebakwara ọrụ niile m gbalịsiri ike rụọ echiche,+ m hụrụ na ihe niile bụ ihe efu, na ha bụ ịchụ ifufe.+ E nweghị ihe ọ bụla bara ezigbo uru n’ụwa.*+
27 Unu arụla ọrụ maka nri nke na-ala n’iyi, kama rụọnụ ọrụ maka nri nke ga-adịru ebighị ebi,+ nke Nwa nke mmadụ ga-enye unu, n’ihi na ọ bụ onye a ka Nna m, bụ́ Chineke, kara akara nke na-egosi na ihe ya masịrị ya.”+