2 Jezibel wee zie mmadụ ka o zie Ịlaịja, sị: “Ka chi m taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike,* ma ọ bụrụ na n’ụdị oge a echi emeghị m ka ị dị ka ndị amụma ahụ i gburu!”*
4 O ji otu ụbọchị gaa ije garuo ala ịkpa. Mgbe o ruru, ọ gara nọrọ ọdụ n’okpuru otu osisi a na-akpọ brum. Ọ rịọkwara Chineke ka ọ* nwụọ. Ọ sịrị: “Jehova, biko, o zuola. Mee ka m nwụọ,*+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.”