-
Esta 4:13, 14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 ọ gwara Esta, sị: “Echekwala na a ga-egbu ndị Juu ndị ọzọ niile ma hapụ gịnwa maka na ị nọ n’ezinụlọ eze. 14 N’ihi na ọ bụrụ na ị gbachi nkịtị ugbu a, a ga-esi ebe ọzọ nyere ndị Juu aka ma napụta ha.+ Ma gị na ezinụlọ nna gị ga-ala n’iyi. Ònye ma ma ọ̀ bụ n’ihi oge dị otú a ka o ji dabara gị ịbụ nwunye eze?”+
-