Ilu 27:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Afọ anaghị eju ili nakwa ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị,*+Afọ anaghịkwa eju anya mmadụ. Ekliziastis 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọlaọcha agaghị eju onye hụrụ ọlaọcha n’anya afọ, akụ̀ agaghịkwa eju onye hụrụ akụnụba n’anya afọ.+ Ihe a bụkwa ihe efu.+
10 Ọlaọcha agaghị eju onye hụrụ ọlaọcha n’anya afọ, akụ̀ agaghịkwa eju onye hụrụ akụnụba n’anya afọ.+ Ihe a bụkwa ihe efu.+