24 Ma, ike mechara gwụ ndị Izrel n’ụbọchị ahụ, n’ihi na Sọl mere ka ha ṅụọ iyi, sị: “O nweghị onye ga-eri ihe ruo anyasị, ruokwa mgbe m ga-egbucha ndị iro m. Onye ọ bụla riri ihe, a ga-abụ ya ọnụ.” Ọ bụ ya mere na o nweghị onye n’ime ha riri ihe ọ bụla.+