1 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Chineke nyere Solomọn amamihe pụrụ iche. O mekwara ka ọ na-aghọta ihe otú na-enweghị atụ, nyekwa ya obi na-aghọta ọtụtụ ihe.+ 1 Ndị Eze 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ tụkwara puku ilu atọ (3,000),+ abụ ya+ dịkwa otu puku na ise (1,005).
29 Chineke nyere Solomọn amamihe pụrụ iche. O mekwara ka ọ na-aghọta ihe otú na-enweghị atụ, nyekwa ya obi na-aghọta ọtụtụ ihe.+