Jenesis 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’oge a na-ewe ọka wit n’ubi, Ruben+ nọ na-agagharị, o wee hụ mkpụrụ mandrek* n’ubi. Ọ chịtaara ha Lia nne ya. Rechel wee sị Lia: “Biko, nye m ụfọdụ n’ime mkpụrụ mandrek nwa gị wetara.”
14 N’oge a na-ewe ọka wit n’ubi, Ruben+ nọ na-agagharị, o wee hụ mkpụrụ mandrek* n’ubi. Ọ chịtaara ha Lia nne ya. Rechel wee sị Lia: “Biko, nye m ụfọdụ n’ime mkpụrụ mandrek nwa gị wetara.”