Abụ Solomọn 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, eji m ele na nne mgbada bi n’ọhịaNa-arịọ unu ka unu ṅụọrọ m iyiNa unu agaghị eme ka m hụ onye ọ bụla n’anya ebe ọ bụ na ọ dịbeghị m n’obi.”+ Abụ Solomọn 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, m na-arịọ unu ka unu ṅụọrọ m iyiNa unu agaghị eme ka m hụ onye ọ bụla n’anya ebe ọ bụ na ọ dịbeghị m n’obi.”+
5 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, eji m ele na nne mgbada bi n’ọhịaNa-arịọ unu ka unu ṅụọrọ m iyiNa unu agaghị eme ka m hụ onye ọ bụla n’anya ebe ọ bụ na ọ dịbeghị m n’obi.”+
4 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, m na-arịọ unu ka unu ṅụọrọ m iyiNa unu agaghị eme ka m hụ onye ọ bụla n’anya ebe ọ bụ na ọ dịbeghị m n’obi.”+