Jeremaya 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụgbala ọcha* ma oge o kwesịrị iji fega ebe ọzọ. Nduru, elekentịọba, na nza* na-efelata n’oge ha kwesịrị ifelata. Ma, ndị m amaghị mgbe mụnwa bụ́ Jehova ga-ekpe ha ikpe.”+
7 Ụgbala ọcha* ma oge o kwesịrị iji fega ebe ọzọ. Nduru, elekentịọba, na nza* na-efelata n’oge ha kwesịrị ifelata. Ma, ndị m amaghị mgbe mụnwa bụ́ Jehova ga-ekpe ha ikpe.”+