Abụ Solomọn 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onye m hụrụ n’anya nke ukwuu,Gwa m ebe ị nọ na-azụ ìgwè atụrụ gị,+Ebe ị na-edu ha aga ka ha makpuru ala n’etiti ehihie. Gwa m, ka m ghara ịna-agagharị n’ebe ìgwè atụrụ ndị enyi gị nọKa nwaanyị ji ákwà kpuchie ihu ya.”
7 Onye m hụrụ n’anya nke ukwuu,Gwa m ebe ị nọ na-azụ ìgwè atụrụ gị,+Ebe ị na-edu ha aga ka ha makpuru ala n’etiti ehihie. Gwa m, ka m ghara ịna-agagharị n’ebe ìgwè atụrụ ndị enyi gị nọKa nwaanyị ji ákwà kpuchie ihu ya.”