-
Abụ Solomọn 5:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ndị nche ndị na-agagharị n’obodo hụrụ m.
Ha tiri m ihe. Ha merụrụ m ahụ́.
Ndị na-eche nche ná mgbidi dọpụrụ m ákwà m wụkwasịrị n’ahụ́.
-