Abụ Solomọn 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-eduru gị. M ga-akpọbata gị n’ụlọ nne m,+Onye kụziiri m ihe. M ga-enye gị mmanya na-esi ísì ọma ka ị ṅụọNakwa mmiri pomigranet a pịpụtara ọhụrụ.
2 M ga-eduru gị. M ga-akpọbata gị n’ụlọ nne m,+Onye kụziiri m ihe. M ga-enye gị mmanya na-esi ísì ọma ka ị ṅụọNakwa mmiri pomigranet a pịpụtara ọhụrụ.