-
Ọpụpụ 30:23, 24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 “Weta ihe ndị a kacha mma na-esi ísì ọma: mea kpụkọrọ akpụkọ dị narị shekel* ise (500), na sinamọn na-esi ísì ọma nke bụ́ ọkara ya, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise (250), kalamọs na-esi ísì ọma nke dị narị shekel abụọ na iri ise (250), 24 nakwa kashịa dị narị shekel ise (500), nke e ji shekel dị n’ebe nsọ* tụọ,+ nakwa mmanụ oliv dị otu hin.*
-