-
Abụ Solomọn 4:13, 14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ihe na-amị n’ubi gị mere ka ubi gị* dị ka paradaịs* nke osisi pomigranet juru,
Ya na mkpụrụ osisi ndị kacha mma, na okooko osisi hena, na ahịhịa spaịknad na-esi ísì ọma,
14 Ahịhịa spaịknad+ na okooko safrọn, okpete na-esi ísì ọma+ na sinamọn,+
Ya na ụdị osisi frankinsens niile, mea, na alo,+
Nakwa ihe niile kacha esi ísì ọma.+
-