Abụ Solomọn 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nwaanyị m ga-alụ, ezigbo mmanụ aṅụ si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị.+ Mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi dịkwa n’okpuru ire gị.+ Ísì ọma nke na-esipụta n’uwe gị dịkwa ka ísì ọhịa Lebanọn.
11 Nwaanyị m ga-alụ, ezigbo mmanụ aṅụ si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị.+ Mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi dịkwa n’okpuru ire gị.+ Ísì ọma nke na-esipụta n’uwe gị dịkwa ka ísì ọhịa Lebanọn.