Abụ Solomọn 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma ka nne ịnyịnya* nke so n’ịnyịnya ndị na-adọkpụ ụgbọ ịnyịnya Fero.+