1 Ndị Eze 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma, Eze Solomọn hụrụ nwa Fero+ na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ si mba ọzọ n’anya,+ ma ụmụ nwaanyị ndị Moab,+ ma ndị nke Amọn,+ ma ndị nke Ịdọm, ma ndị nke Saịdọn,+ ma ndị nke Het.+
11 Ma, Eze Solomọn hụrụ nwa Fero+ na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ si mba ọzọ n’anya,+ ma ụmụ nwaanyị ndị Moab,+ ma ndị nke Amọn,+ ma ndị nke Ịdọm, ma ndị nke Saịdọn,+ ma ndị nke Het.+