-
Abụ Solomọn 1:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Unu elela m anya maka na m dị oji,
N’ihi na anyanwụ agbajiela m.
Ụmụnne m ndị nwoke wesara m iwe.
Ha nyere m ọrụ ilekọta ubi vaịn,
Ma elekọtaghị m ubi vaịn nke m.
-