Abụ Solomọn 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu Devid,+Nke e ji nkume ndị kwụ n’ahịrị rụọ,Bụ́ ebe e kokwasịrị otu puku ọta,Ya bụ, ọta niile dị okirikiri nke ndị dike.+
4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu Devid,+Nke e ji nkume ndị kwụ n’ahịrị rụọ,Bụ́ ebe e kokwasịrị otu puku ọta,Ya bụ, ọta niile dị okirikiri nke ndị dike.+