Aịzaya 35:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Okooko osisi ga-ejurịrị na ya.+ Ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ. Ọ ga-adị ebube ka Lebanọn,+Maakwa mma ka Kamel+ na Sharọn.+ Ndị mmadụ ga-ahụ ebube Jehova, ya bụ, otú Chineke anyị si maa mma dị ebube.
2 Okooko osisi ga-ejurịrị na ya.+ Ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ. Ọ ga-adị ebube ka Lebanọn,+Maakwa mma ka Kamel+ na Sharọn.+ Ndị mmadụ ga-ahụ ebube Jehova, ya bụ, otú Chineke anyị si maa mma dị ebube.