Daniel 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị Izrel niile emebiela Iwu gị. Ha ahapụla gị ma ghara ime ihe i kwuru. Ọ bụ ya mere i ji mee ka iyi a ṅụrụ na a ga-abụ anyị ọnụ otú e dere ya n’iwu Mosis ohu ezi Chineke mezuo n’isi anyị,+ maka na anyị mehiere gị.
11 Ndị Izrel niile emebiela Iwu gị. Ha ahapụla gị ma ghara ime ihe i kwuru. Ọ bụ ya mere i ji mee ka iyi a ṅụrụ na a ga-abụ anyị ọnụ otú e dere ya n’iwu Mosis ohu ezi Chineke mezuo n’isi anyị,+ maka na anyị mehiere gị.