Jenesis 21:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mgbe e mechara, Ebreham kụrụ osisi tamarisk na Bia-shiba ma nọrọ n’ebe ahụ kpọkuo aha Jehova,+ bụ́ Chineke na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+ Jeremaya 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe. 1 Timoti 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+ onye a na-enweghị ike ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye a na-asọpụrụ na onye a na-eto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
33 Mgbe e mechara, Ebreham kụrụ osisi tamarisk na Bia-shiba ma nọrọ n’ebe ahụ kpọkuo aha Jehova,+ bụ́ Chineke na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+
2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+
10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe.
17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+ onye a na-enweghị ike ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye a na-asọpụrụ na onye a na-eto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.