-
Jeremaya 33:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 “Jehova kwukwara, sị, ‘Otú ahụ m mere ka e nwee ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na abalị,+ meekwa ka e nwee iwu* ndị na-achị eluigwe na ụwa,+ 26 otú ahụ ka m na-enweghị ike ịjụ nwa* Jekọb na nwa* Devid ohu m, agaghịkwa m ahapụ isi n’ụmụ* ya họpụta ndị ga na-achị ndị si n’ezinụlọ* Ebreham, Aịzik, na Jekọb. N’ihi na m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha.+ M ga-emetekwara ha ebere.’”+
-