Aịzaya 54:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ngwá ọgụ ọ bụla a kpụrụ ka e jiri lụso gị ọgụ agaghị enwe isi.+ Ị ga-amakwa ire ọ bụla ga-ebo gị ebubo ikpe. Ihe ọma ndị a ka ndị ohu Jehova ketara. Ha bụ ndị ezi omume n’anya m.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.+
17 N’ihi ya, ngwá ọgụ ọ bụla a kpụrụ ka e jiri lụso gị ọgụ agaghị enwe isi.+ Ị ga-amakwa ire ọ bụla ga-ebo gị ebubo ikpe. Ihe ọma ndị a ka ndị ohu Jehova ketara. Ha bụ ndị ezi omume n’anya m.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.+