Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Aịzaya 43:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Abụ m Jehova, Onye Nsọ unu,+ Eze unu,+ na Onye kere Izrel.”+ Aịzaya 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ Onye kere gị na Onye mere ka ị dịrị ndụ,+Onye na-enyere gị aka malite n’oge ị nọ n’afọ.* Ọ bụ ya kwuru, sị: ‘Jekọb ohu m, atụla egwu.+ Jeshurọn,*+ onye m họọrọ, atụla ụjọ. Aịzaya 44:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Jekọb, cheta ihe ndị a, Izrel, chetakwa ihe ndị a,N’ihi na ị bụ ohu m. Ọ bụ m kpụrụ gị. Ị bụkwa ohu m.+ Izrel, agaghị m echefu gị.+
3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+
2 Jehova bụ Onye kere gị na Onye mere ka ị dịrị ndụ,+Onye na-enyere gị aka malite n’oge ị nọ n’afọ.* Ọ bụ ya kwuru, sị: ‘Jekọb ohu m, atụla egwu.+ Jeshurọn,*+ onye m họọrọ, atụla ụjọ.
21 “Jekọb, cheta ihe ndị a, Izrel, chetakwa ihe ndị a,N’ihi na ị bụ ohu m. Ọ bụ m kpụrụ gị. Ị bụkwa ohu m.+ Izrel, agaghị m echefu gị.+