-
1 Ndị Eze 18:24, 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Unu ga-akpọkukwa aha chi unu,+ ma m ga-akpọku aha Jehova. Ihe a ga-eji ama Chi nke bụ́ ezi Chineke bụ nke ji ọkụ za.”+ Ha niile asị: “Ihe i kwuru dị mma.”
25 Ịlaịja agwazie ndị amụma Bel, sị: “Burunụ m ụzọ họrọ otu oké ehi bọkasịa, n’ihi na unu dị ọtụtụ. Kpọkuokwanụ chi unu, ma unu etinyekwala anụ ahụ ọkụ.”
-