-
Jud 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 onye naanị ya bụ Chineke, Onye si n’aka Jizọs Kraịst Onyenwe anyị zọpụta anyị, ka e too ya. Ka ebube ya, ike ya, na ọchịchị ya dịgide malite na mgbe ebighị ebi niile gara aga ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi. Amen.
-