Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+ Aịzaya 63:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị bụ Nna anyị.+ Ọ bụrụgodị na Ebreham amaghị anyị,Ọ bụrụkwa na Izrel amaghị anyị,Gịnwa, bụ́ Jehova, bụ Nna anyị. Ị bụ Onye Mgbapụta anyị kemgbe ụwa.+
6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+
16 Ị bụ Nna anyị.+ Ọ bụrụgodị na Ebreham amaghị anyị,Ọ bụrụkwa na Izrel amaghị anyị,Gịnwa, bụ́ Jehova, bụ Nna anyị. Ị bụ Onye Mgbapụta anyị kemgbe ụwa.+