Aịzaya 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ga-emekwa ka e nwee ụzọ+ ndị ya fọrọ ga-esi si n’Asiria pụta,+Otú o mere ka ndị Izrel nwee ụzọ n’ụbọchị ha si n’Ijipt pụta. Aịzaya 40:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: “Dozienụ ụzọ Jehova!+ Sinụ n’ọzara waara Chineke anyị okporo ụzọ kwụ ọtọ.+
16 Ọ ga-emekwa ka e nwee ụzọ+ ndị ya fọrọ ga-esi si n’Asiria pụta,+Otú o mere ka ndị Izrel nwee ụzọ n’ụbọchị ha si n’Ijipt pụta.
3 E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: “Dozienụ ụzọ Jehova!+ Sinụ n’ọzara waara Chineke anyị okporo ụzọ kwụ ọtọ.+