Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị agbata obi anyị jizi anyị eme ihe ọchị.+ Ndị gbara anyị gburugburu na-akparị anyị ma na-akwa anyị emo. Abụ Ọma 137:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ n’ebe ahụ.+ Ndị na-akwa anyị emo chọrọ ka anyị meere ha ihe ọchị. Ha sịrị: “Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ ndị a na-abụ na Zayọn.”
4 Ndị agbata obi anyị jizi anyị eme ihe ọchị.+ Ndị gbara anyị gburugburu na-akparị anyị ma na-akwa anyị emo.
3 Ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ n’ebe ahụ.+ Ndị na-akwa anyị emo chọrọ ka anyị meere ha ihe ọchị. Ha sịrị: “Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ ndị a na-abụ na Zayọn.”