Zekaraya 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-etinye otu ụzọ n’ime ụzọ atọ ahụ n’ọkụ. M ga-anụcha ha otú e si anụcha ọlaọcha,Nwaleekwa ha otú e si anwale ọlaedo.+ Ha ga-akpọku aha m,M ga-azakwa ha. M ga-asị, ‘Ha bụ ndị m.’+ Ha ga-asịkwa, ‘Jehova bụ Chineke anyị.’”
9 M ga-etinye otu ụzọ n’ime ụzọ atọ ahụ n’ọkụ. M ga-anụcha ha otú e si anụcha ọlaọcha,Nwaleekwa ha otú e si anwale ọlaedo.+ Ha ga-akpọku aha m,M ga-azakwa ha. M ga-asị, ‘Ha bụ ndị m.’+ Ha ga-asịkwa, ‘Jehova bụ Chineke anyị.’”