Jeremaya 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova, ọ́ bụghị ndị na-erubere gị isi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiri ha ihe, ma o metụghị ha n’ahụ́.* I bibiri ọtụtụ n’ime ha, ma ha anabataghị aka ná ntị ị dọrọ ha.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa oké nkume.+ Ha jụrụ ịlọghachikwute gị.+
3 Jehova, ọ́ bụghị ndị na-erubere gị isi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiri ha ihe, ma o metụghị ha n’ahụ́.* I bibiri ọtụtụ n’ime ha, ma ha anabataghị aka ná ntị ị dọrọ ha.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa oké nkume.+ Ha jụrụ ịlọghachikwute gị.+