Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 23:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 “Ugbu a, oge ọnwụ m eruwela. Unu makwa nke ọma na o nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu nke na-emezughị. Ha niile emezuolara unu. O nweghị nke n’ime ha na-emezughị.+

  • Aịzaya 55:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 N’ihi na dị ka mmiri si esi n’eluigwe ezo, snoo esikwa n’eluigwe daa,

      Ma, ha anaghị alaghachi ebe ahụ ruo mgbe ha dere ala, mee ka ihe a kụrụ na ya puo, meekwa ka ọ mịa mkpụrụ,

      Onye chọrọ ịgha mkpụrụ enwee mkpụrụ ọ ga-agha, onye chọrọ iri ihe enweekwa ihe ọ ga-eri,

      11 Otú ahụ ka okwu si m n’ọnụ pụta ga-adị.+

      Ọ gaghị agba aka lọghachikwute m,+

      Kama, ihe masịrị m* ga-emerịrị.+

      Ihe m kwuru ga-emezurịrị otú ahụ m si kwuo ya.

  • Zekaraya 1:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ma, ọ̀ bụ na ihe m gwara ndị amụma, bụ́ ndị ohu m, ka ha gwa nna unu hà na ndị nna nna unu emezughị n’isi ha mgbe ha nupụụrụ iwu m isi?’+ Ha wee lọghachikwute m ma sị: ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha emeela anyị ihe o kwuru ọ ga-eme anyị n’ihi omume anyị na ụzọ anyị.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya