Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 42:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 M ga-ala ugwu ukwu na ugwu nta n’iyi,

      M ga-emekwa ka ahịhịa ndụ niile dị na ha kpọọ nkụ.

      M ga-eme ka osimiri ghọọ agwaetiti.

      M ga-emekwa ka ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị juru takọọ.+

  • Jeremaya 50:38
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 38 A ga-ala mmiri niile dị na Babịlọn n’iyi, ha ataa.+

      N’ihi na ọ bụ ala arụsị a pịrị apị juru.+

      Ha na-emekwa ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.

  • Mkpughe 16:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Mmụọ ozi nke isii wee wụnye ihe dị n’efere ya ná nnukwu osimiri Yufretis,+ mmiri ya atakpọọ+ iji doziere ndị eze+ si n’ebe ọwụwa anyanwụ ụzọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya