Aịzaya 32:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na ihe ga-eju ebe niile n’ala ndị m bụ osisi bụ́ ogwu ogwu. Ọ ga-ekpuchi ụlọ niile a na-anọ enwe aṅụrị,Ya bụ, ụlọ ndị dị n’obodo a na-enwe ezigbo obi ụtọ.+
13 N’ihi na ihe ga-eju ebe niile n’ala ndị m bụ osisi bụ́ ogwu ogwu. Ọ ga-ekpuchi ụlọ niile a na-anọ enwe aṅụrị,Ya bụ, ụlọ ndị dị n’obodo a na-enwe ezigbo obi ụtọ.+