Diuterọnọmi 4:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 N’ihi ya, maranụ taa, burukwanụ n’obi na Jehova bụ ezi Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+ E nweghị Chineke ọzọ.+ Aịzaya 44:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị m, unu atụla ụjọ. Unu atụkwala egwu.+ Ọ̀ bụ na mụ adịghị mbụ gwa ya onye ọ bụla n’ime unu? Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m? Mba, ọ dịghị Oké Nkume ọzọ dị.+ Ọ dịghị ọzọ m ma.’” Mak 12:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Odeakwụkwọ ahụ sịrị ya: “Onye Ozizi, ihe i kwuru bụ eziokwu. ‘Ọ bụ otu Chineke ka e nwere, e nweghịkwa ọzọ ma e wepụ ya.’+
39 N’ihi ya, maranụ taa, burukwanụ n’obi na Jehova bụ ezi Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+ E nweghị Chineke ọzọ.+
8 Ndị m, unu atụla ụjọ. Unu atụkwala egwu.+ Ọ̀ bụ na mụ adịghị mbụ gwa ya onye ọ bụla n’ime unu? Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m? Mba, ọ dịghị Oké Nkume ọzọ dị.+ Ọ dịghị ọzọ m ma.’”
32 Odeakwụkwọ ahụ sịrị ya: “Onye Ozizi, ihe i kwuru bụ eziokwu. ‘Ọ bụ otu Chineke ka e nwere, e nweghịkwa ọzọ ma e wepụ ya.’+