9 Lezienụ anya ka unu ghara ichewe echiche ọjọọ n’obi unu, sị: ‘Afọ nke asaa, bụ́ afọ mmadụ ji akagbu ụgwọ e ji ya, eruwela,’+ unu ewee ghara imere nwanne unu dara ogbenye ebere, gharakwa inye ya ihe ọ bụla. Ọ bụrụ na o besara Jehova ákwá n’ihi unu, ọ ga-abụrụ unu mmehie.+