-
Maịka 2:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 “Ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ,
Ndị na-edina n’àkwà* ha eme atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma, ga-ata ahụhụ.
Ha na-eme ihe ahụ ha kpara nkata ya mgbe chi bọrọ,
N’ihi na ha ga-emeli ya.+
2 Ha chọọ inweta ubi, ha anara ya n’ike.+
Ha chọọ inweta ụlọ, ha eweghara ya.
Ha na-egwu mmadụ wayo nara ya ụlọ ya.+
Ha na-egwukwa mmadụ wayo nara ya ala ya.
-