Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+ Job 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O kpebie ime ihe, ònye ga-egbochili ya?+ Ọ* chọọ ime ihe, ọ na-eme ya.+
19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+