Aịzaya 45:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Anọghị m ebe zoro ezo kwuo okwu,+ ya bụ, ebe gbara ọchịchịrị. Agwaghịkwa m ụmụ* Jekọb, sị,‘Chọọnụ m na nkịtị.’ Abụ m Jehova, onye na-ekwu ihe bụ́ ezi omume, na-emekwa ka a mara ihe ziri ezi.+
19 Anọghị m ebe zoro ezo kwuo okwu,+ ya bụ, ebe gbara ọchịchịrị. Agwaghịkwa m ụmụ* Jekọb, sị,‘Chọọnụ m na nkịtị.’ Abụ m Jehova, onye na-ekwu ihe bụ́ ezi omume, na-emekwa ka a mara ihe ziri ezi.+