Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 22:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Mmụọ ozi Jehova wee si n’eluigwe kpọọ Ebreham òkù nke ugboro abụọ,

  • Jenesis 22:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 n’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe nakwa ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Nwa* gị ga-ewegharakwa obodo* ndị iro ya.+

  • Jeremaya 33:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Otú ahụ a na-enweghị ike ịgụta kpakpando ndị dị n’eluigwe* ọnụ, otú ahụkwa a na-enweghị ike ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀, ka m ga-eme ka ụmụ* Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”

  • Hosia 1:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “Ndị Izrel ga-adị ka ájá dị n’oké osimiri, nke a na-enweghị ike ịtụ atụ̀ ma ọ bụ ịgụta ọnụ.+ N’ebe m gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’+ m ga-asịzi ha, ‘Unu bụ ụmụ Chineke dị ndụ.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya