Aịzaya 42:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+
42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+