Abụ Ọma 102:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na ọ na-esi n’ebe dị elu ọ nọ, bụ́ ebe dị nsọ, eledata anya.+ Jehova na-esi n’eluigwe ele anya n’ụwa,20 Ka o wee nụrụ ude ndị a tụrụ mkpọrọ na-asụ,+Ka ọ napụta ndị a mara ikpe ọnwụ,+
19 N’ihi na ọ na-esi n’ebe dị elu ọ nọ, bụ́ ebe dị nsọ, eledata anya.+ Jehova na-esi n’eluigwe ele anya n’ụwa,20 Ka o wee nụrụ ude ndị a tụrụ mkpọrọ na-asụ,+Ka ọ napụta ndị a mara ikpe ọnwụ,+