Aịzaya 60:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị mba ọzọ ga-arụ mgbidi gị. Ndị eze ha ga na-ejekwara gị ozi.+ M ji iwe tie gị ihe. Ma, m ga-emere gị ebere n’ihi amara m.+ Aịzaya 60:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị ga-aṅụ ara mba dị iche iche.+ Ị ga-aṅụkwa ara ndị eze.+ Ị ga-ama na mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Onye Nzọpụta gị,Nakwa na Dike na-enyere Jekọb aka bụ Onye Mgbapụta gị.+
10 Ndị mba ọzọ ga-arụ mgbidi gị. Ndị eze ha ga na-ejekwara gị ozi.+ M ji iwe tie gị ihe. Ma, m ga-emere gị ebere n’ihi amara m.+
16 Ị ga-aṅụ ara mba dị iche iche.+ Ị ga-aṅụkwa ara ndị eze.+ Ị ga-ama na mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Onye Nzọpụta gị,Nakwa na Dike na-enyere Jekọb aka bụ Onye Mgbapụta gị.+