Aịzaya 52:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jeruselem, bilie, tichapụ onwe gị ájá ma nọrọ n’oche. Zayọn a dọọrọ n’agha, tọpụ agbụ e kere gị n’olu.+ Jeremaya 29:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Jehova kwukwara, sị, ‘Ọ bụrụ na unu anọzuo afọ iri asaa na Babịlọn, m ga-emere unu ihe ọma,+ kpọlata unu ebe a otú m kwere unu ná nkwa.’+ Jeremaya 50:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma, Onye Mgbapụta ha dị ike.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+ Ọ ga-ekpechite ọnụ ha,+Iji mee ka udo dị n’ala ha,+Meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+ Zekaraya 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma gị, nwaanyị,* n’ihi ọbara ọgbụgba ndụ mụ na gị,M ga-akpọpụta ndị gị a tụrụ mkpọrọ n’olulu nke mmiri na-adịghị.+
2 Jeruselem, bilie, tichapụ onwe gị ájá ma nọrọ n’oche. Zayọn a dọọrọ n’agha, tọpụ agbụ e kere gị n’olu.+
10 “Jehova kwukwara, sị, ‘Ọ bụrụ na unu anọzuo afọ iri asaa na Babịlọn, m ga-emere unu ihe ọma,+ kpọlata unu ebe a otú m kwere unu ná nkwa.’+
34 Ma, Onye Mgbapụta ha dị ike.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+ Ọ ga-ekpechite ọnụ ha,+Iji mee ka udo dị n’ala ha,+Meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+
11 Ma gị, nwaanyị,* n’ihi ọbara ọgbụgba ndụ mụ na gị,M ga-akpọpụta ndị gị a tụrụ mkpọrọ n’olulu nke mmiri na-adịghị.+