1 Timoti 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Chineke bụ́ Onye Nzọpụta anyị nakwa Kraịst Jizọs, onye mere ka anyị nwee olileanya,+ nyere mụnwa bụ́ Pọl ikike ka m bụrụ onyeozi Kraịst Jizọs.
1 Chineke bụ́ Onye Nzọpụta anyị nakwa Kraịst Jizọs, onye mere ka anyị nwee olileanya,+ nyere mụnwa bụ́ Pọl ikike ka m bụrụ onyeozi Kraịst Jizọs.